Song picture
2Y Mexino - ukene
Comment Share
Free download
Ukene is seems kinda been wealthy okay
2 y mexino ukene ajoanu
Artist picture
Onwurah Johnson chibuike known as “2Y Mexino” is a Nigeria multi-genres singer/Rapper, songwriter, and performer who is poised to shake things up in the world
Song Info
Charts
#991 today Peak #53
#426 in subgenre Peak #17
Author
Onwurah Chibuike Johnson
Rights
2Y Mexino
Uploaded
January 25, 2023
Track Files
MP3
MP3 3.5 MB 128 kbps 3:37
Story behind the song
Talking about how big I'm now
Lyrics
Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Ora obodo gbatakene Street fulukene The boy dizi ukene Egwu m egwu ekele Uto ya bili bili Cash m Mili Mili Long ka eriri Nature ya gili gili Straight forward silili Ijem awelele Rapm edemede Maka orugo n'omume Nwa bialu ije nwe ununa Onye onye oruru ñwuriba Anyi mpapu anyi achuba De moni suo anyi akuba Egwu m na atom Ndi ocha na achom Bill gate na akpom Ego adi akom Welunu ka ofom Nju unu abia yooomu Omasigi inyetum Unu apughi ikwatum Ekelebe n'eche m Na aka ndi isi ka ana ekpe m Nsi ha na ha ha enwetem Ooo ka ha n'ekwe m Atuu mu ha na agba nkiri Ife n'tinye aka nweee mmiri Ana enyem way ka Anu eriri N'egwu ka oshimili The flow dikwanu omini Killer ka obejiri Shutdown okwechiri Egwu m bad egwu ekpili Ha amalo n'mdi UKENE Nno ka fa fuu ha ekwere Ndi owute ebebe Okaa n'ikpe anyi ekpebe Obaa n'ime anyi echebe Obute ife anyi eribe Umu asa tuo ha anwuba The street fuu ha ekobe Efcc bia ha Naba Kpoo ndi isi fa anyi asuba Mbute Anya anyi achaba Jonsin pia gi inaba Adim bad My way hard Kuo my game ka may-hard Over u I mad Ehh ehh ehh shaking ya body UKENE boy fuu nne biakwa Baby u fine but u be lekpa U cos wahala nne nekwa U dey bad afumu ife ina emekwa Besides ife ibu n'atokwa Niggaz n'agba izu akuko gi ka ha n'atokwa Onye igashite ona anwukwa Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE Adizim UKENE The boy di woske ife ona ana just ito My childhood per minute ife n'añwu bobo ito Others yi pant 7 color munwa Yi nke color ito Checkizie my swag iga afu n'otoo uto Okwu agwugom n'onu still enwe mu akuko nga ago Okpu isi ona n'imalo akpu kozi aguba gi adilo nko Ife ncho ikwu but niggaz fa ncha ka n'ebum akpo Mgbe nga eji iwe with onuma fa ga ago M upgrade okpo nga enye gi guy oga afo Imano street kanyi noo ya melu oji ato Mgbe nga agbanwelugi ya IGA enwete Ife Ina acho Guys n'chill kwa Lines n'busrt kwa Guys m lines m Jazzm na eroll kwa Biz m no fold kwa Track n'egoes kwa Chicks m babes m Fa ncha ka n'bounce kwa Blessing m ga shower kwa Time mu ga Arun kwa Niggax na ball kwa Hands fa no fall kwa Ndi ocha na call kwa D flow na adaba kwa Fans mu ga joy kwa Their hood ga smoke kwa My DP must finer kwa Ntuo n'my street kwa My area go scatter kwa Mua sef go hammer kwa Swag m na top kwa News m ga shock kwa Punch m line m na onwe ya na speed kwa 2y na ewusakwa niggaz ya na ball kwa Bamidele di UKENE Thunder" Illegal G" Frizkid " Wizzjerry " Stunflexx " Respect" T-bill" Squatter man"
Song Likes
Comments
Please sign up or log in to post a comment.